Ọpụpụ 40:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
21 Mgbe ahu, o bubatara Igbe ahụ n’ụlọikwuu ahụ ma konye ákwà mgbochi+ ahụ ka a ghara ịbịa igbe ihe àmà+ ahụ nso, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.