Ọpụpụ 40:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee dọba ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà nsure ọkụ+ na àjà ọka* n’elu ya, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
29 O wee dọba ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà nsure ọkụ+ na àjà ọka* n’elu ya, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.