Ọpụpụ 40:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịgidekwa n’elu ya n’abalị, ụlọ Izrel dum na-ahụkwa ya na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+
38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịgidekwa n’elu ya n’abalị, ụlọ Izrel dum na-ahụkwa ya na njem niile ha mere ná nkebi ná nkebi.+