Levitikọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 A ga-anyawasị ya iberibe iberibe, ị ga-awụkwa ya mmanụ.+ Ọ bụ àjà ọka.