Levitikọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye nchụàjà ga-ekporo ụfọdụ n’ime àjà ọka ahụ ka ọ bụrụ ihe ncheta ya,+ ọ ga-esurekwa ya n’ọkụ n’ebe ịchụàjà, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
9 Onye nchụàjà ga-ekporo ụfọdụ n’ime àjà ọka ahụ ka ọ bụrụ ihe ncheta ya,+ ọ ga-esurekwa ya n’ọkụ n’ebe ịchụàjà, dị ka àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.+