Levitikọs 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-eyipụ uwe ya+ yiri uwe ọzọ, ọ ga-eburukwa ntụ ahụ ya na abụba gwakọtara gaa n’ebe dị ọcha ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+
11 Ọ ga-eyipụ uwe ya+ yiri uwe ọzọ, ọ ga-eburukwa ntụ ahụ ya na abụba gwakọtara gaa n’ebe dị ọcha ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+