Levitikọs 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A ga-eji mmanụ gwọọ ya wee ghee ya n’ite e ji eghe ihe.+ Ị ga-agwọ ya nke ọma wee weta ya. Ị ga-eweta àjà ọka ahụ e ghere eghe n’iberibe n’iberibe ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova.
21 A ga-eji mmanụ gwọọ ya wee ghee ya n’ite e ji eghe ihe.+ Ị ga-agwọ ya nke ọma wee weta ya. Ị ga-eweta àjà ọka ahụ e ghere eghe n’iberibe n’iberibe ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ nye Jehova.