Levitikọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.
7 Mgbe nke ahụ gasịrị, o yiwere ya uwe mwụda+ ma kee ya ákwà n’úkwù,+ yiwekwa ya uwe elu nke na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd,+ werekwa eriri+ efọd ahụ kegide ya n’ahụ́.