Levitikọs 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe o mesịrị, o fesara ụfọdụ n’ime ya n’ebe ịchụàjà ugboro asaa ma tee ebe ịchụàjà+ na arịa ya niile na efere ya nakwa ebe a na-adọkwasị ya mmanụ, iji doo ha nsọ.
11 Mgbe o mesịrị, o fesara ụfọdụ n’ime ya n’ebe ịchụàjà ugboro asaa ma tee ebe ịchụàjà+ na arịa ya niile na efere ya nakwa ebe a na-adọkwasị ya mmanụ, iji doo ha nsọ.