Levitikọs 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso wee tee ọbara ahụ n’ọnụ ọnụ ntị aka nri ha nakwa ná mkpịsị aka ukwu nke aka nri ha nakwa ná mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ha; ma Mozis fesara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:24 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 9-10
24 Mozis wee kpọta ụmụ Erọn nso wee tee ọbara ahụ n’ọnụ ọnụ ntị aka nri ha nakwa ná mkpịsị aka ukwu nke aka nri ha nakwa ná mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ha; ma Mozis fesara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ gburugburu n’elu ebe ịchụàjà.+