Levitikọs 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee were obi anụ ahụ,+ fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ ghọrọ òkè Mozis n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
29 Mozis wee were obi anụ ahụ,+ fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ ghọrọ òkè Mozis n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.