Levitikọs 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Erọn wee sị Mozis: “Lee! Taa ka ha wetara àjà mmehie ha na àjà nsure ọkụ ha n’ihu Jehova,+ mgbe ihe ndị a malitere ịdakwasị m; a sị na m riri anụ àjà mmehie ahụ taa, ọ̀ ga-adị mma n’anya Jehova?”+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:19 Ụlọ Nche,2/15/2011, p. 12
19 Erọn wee sị Mozis: “Lee! Taa ka ha wetara àjà mmehie ha na àjà nsure ọkụ ha n’ihu Jehova,+ mgbe ihe ndị a malitere ịdakwasị m; a sị na m riri anụ àjà mmehie ahụ taa, ọ̀ ga-adị mma n’anya Jehova?”+