Levitikọs 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ihe ọ bụla e kere eke nke ụkwụ ya wara njakpa, nke ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, nke na-atagharịkwa ọnụ n’etiti anụmanụ, ọ bụ ya ka unu nwere ike iri.+
3 Ihe ọ bụla e kere eke nke ụkwụ ya wara njakpa, nke ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, nke na-atagharịkwa ọnụ n’etiti anụmanụ, ọ bụ ya ka unu nwere ike iri.+