Levitikọs 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘Ọ bụ naanị nke a ka unu na-agaghị eri n’etiti anụ ndị na-atagharị ọnụ na ndị ụkwụ ha wara njakpa: kamel, n’ihi na ọ na-atagharị ọnụ ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+
4 “‘Ọ bụ naanị nke a ka unu na-agaghị eri n’etiti anụ ndị na-atagharị ọnụ na ndị ụkwụ ha wara njakpa: kamel, n’ihi na ọ na-atagharị ọnụ ma ụkwụ ya awaghị njakpa. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.+