Levitikọs 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu erikwala ézì,+ n’ihi na ụkwụ ya wara njakpa, ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.
7 Unu erikwala ézì,+ n’ihi na ụkwụ ya wara njakpa, ụkwụ ya nwekwara mkpịwa, ma ọ naghị atagharị ọnụ. Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.