Levitikọs 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Nke a bụ ihe unu nwere ike iri n’ime ihe ọ bụla dị n’ime mmiri:+ Ihe niile nwere ntù na akpịrịkpa,+ nke dị n’ime mmiri, n’oké osimiri nakwa n’iyi, unu nwere ike iri ha.
9 “‘Nke a bụ ihe unu nwere ike iri n’ime ihe ọ bụla dị n’ime mmiri:+ Ihe niile nwere ntù na akpịrịkpa,+ nke dị n’ime mmiri, n’oké osimiri nakwa n’iyi, unu nwere ike iri ha.