-
Levitikọs 11:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ihe niile dị n’oké osimiri nakwa n’iyi, nke na-enweghị ntù na akpịrịkpa, n’ime ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè nakwa n’ime mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke dị n’ime mmiri, ha bụ ihe unu ga na-asọ oyi.
-