-
Levitikọs 11:34Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
34 Ụdị ihe ọ bụla a na-eri eri nke mmiri si na ya wụsara ga-aghọ nke na-adịghị ọcha, ihe ọṅụṅụ ọ bụla nke dị n’arịa ọ bụla, nke mmiri si na ya bara, ga-aghọkwa nke na-adịghị ọcha.
-