Levitikọs 11:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ihe ọ bụla e kere eke nke na-enupụta n’ìgwè n’elu ala bụ ihe na-asọ oyi.+ A gaghị eri ya eri.