Levitikọs 11:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 “‘Nke a bụ iwu banyere anụmanụ na anụ ufe na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke na-agagharị n’ime mmiri+ nakwa banyere mkpụrụ obi ọ bụla na-enupụta n’ìgwè n’elu ala,
46 “‘Nke a bụ iwu banyere anụmanụ na anụ ufe na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke na-agagharị n’ime mmiri+ nakwa banyere mkpụrụ obi ọ bụla na-enupụta n’ìgwè n’elu ala,