Levitikọs 13:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Onye nchụàjà+ ga-ahụ ntụpọ ahụ, ọ ga-edebekwa ihe ahụ ọ pụtara na ya iche+ ruo ụbọchị asaa.