Levitikọs 13:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 “Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ya anya, ma, lee, ntụpọ ahụ agbasaghị n’uwe ahụ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee,+
53 “Ma ọ bụrụ na onye nchụàjà elee ya anya, ma, lee, ntụpọ ahụ agbasaghị n’uwe ahụ ma ọ bụ n’owu ndị gara ogologo ogologo ma ọ bụ n’owu ndị gara uhiè uhiè ma ọ bụ n’ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee,+