25 Ọ ga-egbu nwa ebule àjà ikpe ọmụma ahụ, onye nchụàjà ga-eweretụ ọbara anụ àjà ikpe ọmụma ahụ tee n’ọnụ ọnụ ntị aka nri nke onye ahụ na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha nakwa na mkpịsị aka ukwu nke aka nri ya nakwa na mkpịsị ụkwụ ukwu nke ụkwụ aka nri ya.+