Levitikọs 14:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Onye nchụàjà ga-abịaghachi n’ụbọchị nke asaa wee lee ya anya;+ ọ bụrụ na ọrịa ahụ agbasawo n’ahụ́ ụlọ ahụ,
39 “Onye nchụàjà ga-abịaghachi n’ụbọchị nke asaa wee lee ya anya;+ ọ bụrụ na ọrịa ahụ agbasawo n’ahụ́ ụlọ ahụ,