Levitikọs 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Erọn ga-eji ihe ndị a na-abata n’ebe nsọ:+ nwa oké ehi maka àjà mmehie+ na ebule maka àjà nsure ọkụ.+
3 “Erọn ga-eji ihe ndị a na-abata n’ebe nsọ:+ nwa oké ehi maka àjà mmehie+ na ebule maka àjà nsure ọkụ.+