Levitikọs 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-awụsakwa ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ n’elu ọkụ ahụ n’ihu Jehova,+ anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ ga-ekpuchi ihe mkpuchi Igbe ahụ,+ bụ́ nke dị n’elu Ihe Àmà ahụ,+ ka ọ ghara ịnwụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2019, p. 20-22 Mmezu Mkpughe, p. 87
13 Ọ ga-awụsakwa ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ n’elu ọkụ ahụ n’ihu Jehova,+ anwụrụ ọkụ nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ ga-ekpuchi ihe mkpuchi Igbe ahụ,+ bụ́ nke dị n’elu Ihe Àmà ahụ,+ ka ọ ghara ịnwụ.