Levitikọs 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ọ ga-apụta gaa n’ebe ịchụàjà ahụ,+ bụ́ nke dị n’ihu Jehova wee kpuchie mmehie ya, ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi ahụ na ọbara mkpi ahụ tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu.+
18 “Ọ ga-apụta gaa n’ebe ịchụàjà ahụ,+ bụ́ nke dị n’ihu Jehova wee kpuchie mmehie ya, ọ ga-eweretụ ọbara oké ehi ahụ na ọbara mkpi ahụ tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ gburugburu.+