Levitikọs 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.
19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.