Levitikọs 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+
21 Erọn ga-ebikwasị aka ya abụọ+ n’isi mkpi ahụ dị ndụ wee kwupụta+ njehie niile+ nke ụmụ Izrel na nnupụisi niile ha na mmehie niile ha+ n’isi ya, ọ ga-eme ka ha dịrị n’isi mkpi ahụ+ ma mee ka nwoke nọ na-echere+ kpụrụ ya kpụga n’ala ịkpa.+