Levitikọs 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-asa ahụ́ na mmiri+ n’ebe dị nsọ+ ma yiri uwe ya+ pụta chụọ àjà nsure ọkụ nke ya+ na àjà nsure ọkụ nke ụmụ Izrel+ wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụmụ Izrel mmehie ha.+
24 Ọ ga-asa ahụ́ na mmiri+ n’ebe dị nsọ+ ma yiri uwe ya+ pụta chụọ àjà nsure ọkụ nke ya+ na àjà nsure ọkụ nke ụmụ Izrel+ wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụmụ Izrel mmehie ha.+