Levitikọs 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka a ga na-ekpuchiri unu mmehie+ unu iji kwupụta na unu dị ọcha. A ga-asachapụ mmehie unu niile n’ihu Jehova.+
30 N’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka a ga na-ekpuchiri unu mmehie+ unu iji kwupụta na unu dị ọcha. A ga-asachapụ mmehie unu niile n’ihu Jehova.+