Levitikọs 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ụbọchị izu ike,+ nke a ga-ezu naanị ike na ya, unu ga-emekpakwa mkpụrụ obi unu ahụ́. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:31 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 139
31 Ọ bụ ụbọchị izu ike,+ nke a ga-ezu naanị ike na ya, unu ga-emekpakwa mkpụrụ obi unu ahụ́. Ọ bụ ụkpụrụ ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.