Levitikọs 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+
32 “Onye nchụàjà a ga-ete mmanụ+ bụ́ onye a ga-enye ikike ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà,+ dị ka onye ga-anọchi+ nna ya, ga na-ekpuchi mmehie, ọ ga-eyirikwa uwe ndị ahụ e ji linin mee.+ Ha bụ uwe dị nsọ.+