Levitikọs 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ ga-ekpuchiri ebe nsọ ahụ mmehie,+ ọ ga-ekpuchikwara ụlọikwuu+ nzute ahụ na ebe ịchụàjà+ ahụ mmehie; ọ ga-ekpuchikwara ndị nchụàjà mmehie ha, kpuchiekwara mmadụ niile n’ọgbakọ ahụ.+
33 Ọ ga-ekpuchiri ebe nsọ ahụ mmehie,+ ọ ga-ekpuchikwara ụlọikwuu+ nzute ahụ na ebe ịchụàjà+ ahụ mmehie; ọ ga-ekpuchikwara ndị nchụàjà mmehie ha, kpuchiekwara mmadụ niile n’ọgbakọ ahụ.+