Levitikọs 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’
7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’