Levitikọs 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ya mere m ji gwa ụmụ Izrel, sị: “Ọ dịghị mkpụrụ obi ọ bụla n’ime unu ga-eri ọbara, ọ dịghịkwa onye mbịarambịa bi n’etiti unu+ dị ka ọbịa nke ga-eri ọbara.”+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:12 Ụlọ Nche,6/15/2004, p. 15
12 Ọ bụ ya mere m ji gwa ụmụ Izrel, sị: “Ọ dịghị mkpụrụ obi ọ bụla n’ime unu ga-eri ọbara, ọ dịghịkwa onye mbịarambịa bi n’etiti unu+ dị ka ọbịa nke ga-eri ọbara.”+