Levitikọs 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:3 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2021, p. 4-5, 8
3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.