Levitikọs 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Akọchala onye ntị chiri, edebekwala ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu onye ìsì;+ tụọ egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:14 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2021, p. 8-9
14 “‘Akọchala onye ntị chiri, edebekwala ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu onye ìsì;+ tụọ egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova.