Levitikọs 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Nwoke ya na nwunye onye ọzọ kwara iko, ee, nwoke ya na nwunye mmadụ ibe ya kwara iko,+ a ghaghị igbu ya, a ga-egbu nwoke ahụ kwara iko, gbuokwa nwaanyị ahụ kwara iko.+
10 “‘Nwoke ya na nwunye onye ọzọ kwara iko, ee, nwoke ya na nwunye mmadụ ibe ya kwara iko,+ a ghaghị igbu ya, a ga-egbu nwoke ahụ kwara iko, gbuokwa nwaanyị ahụ kwara iko.+