Levitikọs 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.
11 Nwoke ya na nwunye nna ya dinara ekpughewo ọtọ nna ya.+ A ghaghị igbu ha abụọ. Ọbara ha ga-adị ha n’isi.