Levitikọs 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nwoke ya na nwunye nwanne nna ya dinara ekpughewo ọtọ nwanne nna ya.+ Ha ga-aza ajụjụ maka mmehie ha. Ha ga-anwụ n’amụtaghị nwa.+
20 Nwoke ya na nwunye nwanne nna ya dinara ekpughewo ọtọ nwanne nna ya.+ Ha ga-aza ajụjụ maka mmehie ha. Ha ga-anwụ n’amụtaghị nwa.+