Levitikọs 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ gaghịkwa emerụ mkpụrụ ya n’etiti ndị ya,+ n’ihi na abụ m Jehova, onye na-edo ya nsọ.’”+