Levitikọs 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwoke ọ bụla nke bụ́ otu n’ime mkpụrụ unu niile, nke bịara nso n’ihe ndị dị nsọ, bụ́ nke ụmụ Izrel ga-edoro Jehova nsọ, mgbe ọ na-adịghị ọcha,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’ihu m. Abụ m Jehova.
3 Sị ha, ‘N’ọgbọ unu niile, nwoke ọ bụla nke bụ́ otu n’ime mkpụrụ unu niile, nke bịara nso n’ihe ndị dị nsọ, bụ́ nke ụmụ Izrel ga-edoro Jehova nsọ, mgbe ọ na-adịghị ọcha,+ a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’ihu m. Abụ m Jehova.