Levitikọs 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mkpụrụ obi ọ bụla nke metụrụ ihe dị otú ahụ aka ga-aghọ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede, ọ gaghịkwa eri nke ọ bụla n’ihe ndị dị nsọ, kama ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya.+
6 Mkpụrụ obi ọ bụla nke metụrụ ihe dị otú ahụ aka ga-aghọ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede, ọ gaghịkwa eri nke ọ bụla n’ihe ndị dị nsọ, kama ọ ga-eji mmiri saa ahụ́ ya.+