Levitikọs 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma, nke a pịrị amụ+ ma ọ bụ nke e gwepịara mkpụrụ amụ ya egwepịa ma ọ bụ dọpụ ya adọpụ ma ọ bụ bepụ ya ebepụ, unu ewetarala ya Jehova, unu achụkwala ha n’àjà n’ala unu.
24 Ma, nke a pịrị amụ+ ma ọ bụ nke e gwepịara mkpụrụ amụ ya egwepịa ma ọ bụ dọpụ ya adọpụ ma ọ bụ bepụ ya ebepụ, unu ewetarala ya Jehova, unu achụkwala ha n’àjà n’ala unu.