Levitikọs 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị ga-atụkwasịkwa frankinsens a na-agwaghị agwa n’ahịrị nke ọ bụla, ọ ga-abụkwa achịcha ncheta,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.
7 Ị ga-atụkwasịkwa frankinsens a na-agwaghị agwa n’ahịrị nke ọ bụla, ọ ga-abụkwa achịcha ncheta,+ bụ́ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.