Levitikọs 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa ahụ nwaanyị Izrel mụrụ malitere ikwulu aha+ Chineke na ịkọcha ya.+ Ha wee kpọta ya n’ihu Mozis.+ Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibraị, onye si n’ebo Dan.
11 Nwa ahụ nwaanyị Izrel mụrụ malitere ikwulu aha+ Chineke na ịkọcha ya.+ Ha wee kpọta ya n’ihu Mozis.+ Aha nne ya bụ Shelomit, nwa Dibraị, onye si n’ebo Dan.