Ọnụ Ọgụgụ 1:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ọ nọ na ya mara, nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’ụsụụ ha.
52 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè ọ nọ na ya mara, nwoke ọ bụla ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’ụsụụ ha.