Ọnụ Ọgụgụ 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’akụkụ ihe ịrịba ama nke ụlọ ndị nna ha. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 24
2 “Onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel ga-ama ụlọikwuu ya n’ebe ìgwè+ ya nke ebo atọ mejupụtara mara, n’akụkụ ihe ịrịba ama nke ụlọ ndị nna ha. Ha ga-ama ụlọikwuu ha gburugburu ụlọikwuu nzute, cheekwa ya ihu.