Ọnụ Ọgụgụ 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Juda dị otu narị puku, iri puku asatọ na isii na narị anọ, n’ụsụụ ha. Ha ga-abụ ndị mbụ+ ga na-akwali.
9 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè nke Juda dị otu narị puku, iri puku asatọ na isii na narị anọ, n’ụsụụ ha. Ha ga-abụ ndị mbụ+ ga na-akwali.